Skip to main content

Full text of "The Holy Bible in Igbo"

See other formats


AKWUKWQ MBU NKE MOSES, ANAKPQ 

JENESIS 



1 I Na mbu Chineke kere elu-igwe iia 
1 uwa. 2 Uwa we buru ihe tpbprp 
n'efu na ihe tpfeprp nkiti; pchichiri 
di kwa n'elu ofeu-miri: Mq Chineke 
nerughari kwa n'elu miri. 3 Chineke 
we si, Ka ihe di : ihe we di. 4 Chineke 
we hu ihe ahu, na p di nma: Chineke 
we kpa 6ke n'etiti ihe ahu na pchichiri 
ahu. 5 Chineke we kpp ihe ahu Ehihie, 
pchichiri ahu ka Q kpp-kwa-ra Abali. 
Anyasi we di, ututu we di, buru otu 
ubpchi. 

6 Chineke we si, Ka mbara di n'afeata 
miri ahu, ka p np kwa nakpa oke n'etiti 
miri na miri. 7 Chineke we me mbara 
ahu, kpa oke n'etiti miri ahu nl<:e di 
n'okpuru mbara ahu na miri ahu nke 
di n'elu mbara ahu: p we di otii a. 
8 Chineke we kpp mbara ahu Elu-igwe. 
Anyasi we di, ututu we di, buru ubpchi 
nke-abua. 

9 Chineke we si, Miri ahu nke di 
n'okpuru elu-igwe, ka achikpta ha n'otu 
cbe, ka ahu kwa ala-akprp: p we di otu 
a. 10 Chineke we kpp ala-akprp ahu 
Ala ; nchikpta miri ahu ka kpp-kwa-ra 
Oke Osimiri: Chineke we hu na p di 
nma. 1 1 Chineke we si, Ka ala puputa 
ahihia ndu, ihe-pkuku nke namiputa 
nkpuru-pghigha, osisi nkpuru nke nami 
nkpuru di iche iche, nke nkpuru-pghi- 
gha-ya di nime ya, n'elu ala: p we di otu 
g. 12 Ala we weputa ahihia ndu, ihe- 
pkuku nke namiputa nkpuru-pghigha di 
iche iche, ya na osisi nke nami nkpuru 
di iche iche, nke nkpuru-pghigha-ya di 
nime ya: Chineke we hu na p di nma. 
13 Anyasi we di, ututu we di, buru 
ubpchi nke-atp. 

14 Chineke we si, Ka ihe nke nenye 
ihe di na mbara elu-igwe ikpa oke n'etiti 
ehihie na abali; ka ha buru kwa ihe igosi 
ihe-iriba-ama di iche iche, na igu m^e 
ak^ra aka, na igu ubpchi na arp: 15 ka 
lia buru kwa ihe nenye ihe nime mbara 
elu-igwe inye the n'elu uwa: p we di 
otu a. 16 Chineke we kpua ihe uku abua 



ahu nke nenye ihe; Q kpuru ihe ahu 
nenye ih^ nke ka ul^u ka p nachi ehihie, 
na ihe ahu nenye ihe nke ka nta ka p 
nachi abali: Q kpu-kwa-ra kpakpando 
nile, 17 Chineke we tiye ha nime 
mbara elu-igwe inye ihe n'elu uwa, 
18 na ichi ehihie na ichi abali, na ikpa 
6ke n'etiti ihe na pchichiri: Chineke we 
hu na p di nma. 19 Anyasi we di, 
ututu we di, buru ubpchi nke-anp. 

20 Chineke we si, Ka miri nuputa ihe 
nenuputa enuputa, bii anu nwere nkpu^ 
ru-obi di ndu,ka anu-ufe feghari kwa 
n'elu uwa n'iru mbara elu-igwe. 21 Chi- 
neke w^e ke ogologo anu uku nile di na 
miri, na anu nile p bula nwere nkpuru- 
obi di ndu nke nakpu akpu, nke miri 
nuputara, di iche iche, na anu-ufe niie 
p bula di iche iche nke nwere nku : 
Chineke we hu na p di nma. 22 Chineke 
we gpzie ha, si, Muanu pnltaiti, banu 
uba, juputa miri di n'oke osimiri nile, 
ka anu-ufe ba kwa uba n'uwa. Z3 Anya- 
si we di. utUTU we di, bum ubpchi 
nke-ise. 

24 Chineke we si, Ka ala weputa anu 
di iche iche nwere nkpuru-obi di ndu, 
anu-ulo, na ihe nakpu akpu, na anu-phia 
di iche iche nke uwa: p we di otu a. 

25 Chineke we me anu-phia di iche iche 
nke uwa, na anu-ulo di iche iche, na ihe 
nile p bula di iche iche nke nakpu akpu 
n'ala: Chineke we hu na p di nma. 

26 Chineke we «i, Ka ayi kpua madu 
n'onyinyo-ayi, dika oyiyi-ayi si di : ka ha 
nwe kwa ike n'aru sail nke ok^ osimiri, 
na n'aru anu-ufe nke elu-igwe, na n'aru 
anu-ulo, na n'aru uwa nile, na n*aru 
ihe nile p bula nakpu akpu nke nakpu 
akpu n'elu uwa. 27 Chineke we ke 
madu n'onyinyo-Ya, n'onyinyo Chineke 
ka Q kere ya: nwoke na nwayi ka Q 
kere ha. 28 Chineke we gpzie iia: 
Chineke we si ha, Muanu pmumu, haau 
uba, iuputa uwa, buda ya n'okpuru 
onwe-unu; nwe-kwa-nu ike n'aru azu 
nke oke osimiri, na n'aru anu-ute n^e 



1.29—3.3 



JENESIS 



elu-igwcj na n'aru anu nile g bula di ndu 
nke nakpu akpu n*elu uwa. 29 Chineke 
we si 3 Le, enyewom unu ihe-pkuku nile 
Q bula namiputa nkpuru-pghigha. nke 
di n'elu uwa nilcj na osisi nile 9 bula, 
nke nkpuru osisi namiputa nkpuru- 
pglxigha di nime ya; unu ka 9 diri ibu 
ihe-oriri: 30 «? bu kwa anu-phia nile 
9 bula nke uwa ka M'nyeworo akwukwp 
ihe-9kukii nile 9 bula, nyc kwa anu-ufe 
nile 9 bula nke elu-igwe, nye kwa ihe 
nile 9 bula nke nakpu akpu n'elu uwa, 
nke nkpuru-obi di ndu di nime ya, ibu 
ihe-oriri: 9 we di otii a. 31 Chineke we 
hu ihe nile 9 bula mere, ma, le, 9 
di nma nke-uku. Anyasi we di, ututu 
we'di, buru ubgchi nke-isi. 

21 Ewe kesia elu-igwe na uwa, na 
usu-ha nile. 2 Chineke we jesia 
ozi-Ya n'ubgchi nl?e-asa, bii nke Q jere; 
we kwusi n'ubgchi nke-asa ahu n'ozi- 
Ya nile nke Jere. 3 Chineke we gpzie 
ubgchi nke-asa ahu, do kwa ya nsg: 
n'ihi na 9 bu nime ya ka kwusiri n'ozi- 
Ya nile nke Qhineke kereri eke n*iie ya. 
4 Ndia bu osuso-gmumu elu-igwe na 
uwa mfee ekere ha? n'ubgchi ahu ih^e 
Jehova, bii Chineke, mere uwa na elu- 
igwe. 5 Ma osisi nta 9 bula nke 9hia 
akadigh n'uwa, ihe-9kuku 9 bula nke 
9hia akepugh kwa: n'ihi na Jehova, bu 
Chineke, akemegh ka miri zo n'elu uwa, 
9 digh kwa madu di ilu q\u ubi; 6 ma 
aluiu nesi n'ala kwugo n*elu, nede kwa 
iru nile nke ala miri. 7 Jehova, bu 
Chineke, we were aja sitere n'ala kpu 
madu, Q we ku ume ndu nye n'oghere- 
imi-ya abua; madu ahu we gh9 nkpuru- 
obi di ndu. 8 Jehova, bi\ Chineke, we 
kua ubi nke afeara ogige n'Iden, n'lru- 
anyanwu; Q we tiye madu ahu n'ebe 
ahu, bu onye kpururi. 9 Jehova, b\x 
Chmeke, we me ka osisi nile 9 bula si 
n'ala pue, bu nke anachgsi ike n'ile anya, 
nke di kwa nma ihe-oriri; osisi nke ndu 
kwa n'etiti ubi ahu al?ara ogige, na oisisi 
nke ima ezi ihe na ihe 9J9. 10 Osimiri 
nesi kwa n'Iden puta ide ubi ahu at^ara 
ogige miri; ewe site n'ebe ahu kewa ya, 
9 we gh9 isi miri ang. 11 Aha o>imiri 
nke-mbu bu Paishon: nke ahu bu nke 
naga ala Havila nile buruburu, ebe 
gla-edo dt; 12 gla-edo ala ahu di nma: 
n'ebe ahu ka bdellium na nkume onyx 
di. 13 Aha osimiri nke -abua bu 



Gaihon : nke ahu bu nke naga ala Etiopia 
nile buruburu. 14 Aha osimiri nke-at9 
bu Hidekel : nke ahu bu nke naga Asiria 
n'Iru-anyanwu. Osimiri nke-ang bu 
Yufretis. 15 Jehova, bu Chineke, we 
were madu ahu me ka 9 npdu n'ubi 
Iden a^ara ogige ilu glu-ya na idebe ya. 
16 Jehova, bu Chineke, we nye madu 
ahu iwu, si, Nkpuru nke sitere n'osisi 
nile 9 bula nke ubi a abara ogige ka i 
ganeri eri: 17 ma nkpuru nke sitere 
n'osisi ima ezi ihe na ihe 9J9, gi erila 
nkpuru sitere na ya: n'ihi na n'ubgchi 
i geri nkpuru sitere na y?. i ghagh inwu 
anwu. 

18 Jehova, bu Chineke, we si, digh 
nma ka madu ahu np nam' ya ; M*geniere 
ya onye-iye-aka kwesiri ya. 19 Jehova, 
bu Chineke, we site n*ala kpu anu-9hia 
nile 9 bula, na anu-ufe nile 9 bula nke 
elu-igwe; Q we me ka ha biakute madu 
ahu, ihu ihe 9 gakp9 ha: ma aha 9 
bula madu ahu nakp9ianu nwere nkpu- 
ru-obi di ndu, nke ahu bu aha-ya. 
20 Madu ahu we kp9 anu-ulo nile na 
anu-uie nke elu-igwe na anu-ohia nile 
9 bula aha; ma madu, ahugh onye-iye- 
aka kwesiri ya. 21 Jehova, bu Chineke, 
we me ka oke ura dakwasi madu ahu, 9 
we raru ura; we weputa otu nime 
9giriga-ya, mechie anu-aru n'9n9du-ya: 
22 9giriga ahu, bu nke weputara 
n'aru madu ahu, Jehova, bii Chineke, 
we wue ya dika ulo ka 9 gh9 nwayi, 
me ka 9 biakute madu ahu. 23 Madu 
ahu we si, Ehe! nka bu n9 9kpukpu 
si n'9kpukpum puta, na anu-aru si 
n'anu-arum puta: nka ka agakpp 
Nwayi, n'ihi na eweputara nka n'aru 
Nwokc. 24 N'ihi nka ka nwoke garapu 
nna-ya na nne-ya, rapara n'aru nwunye- 
ya: ha ewe gh9 otu anu-aru. Ha abua 
we buru ndi ^a 9t9, nwoke ahu na 
nwunye-ya, ma ihcre adigh-eme ha. 

31 Ma agW9 di aghugh9 kari anu 9hia 
9 bula nke Jehova, bu Chineke, 
mereri. Q we si nwayi ahu, gabu 
ezie na Chineke siri, Unu erila nkpuru 
sitere n'osisi 9 bula nke ubi a afeara 
ogige? 2 Nwayi we si agw9 ahu, Ayi 
neri nkpuru osisi nile nke ubj a al^ara 
ogige: 3 ma nkpuru nke osisi ahu nke 
di n'etiti ubi a afeara ogige, Chineke 
asiwo, Unu erila nkpuru sitere na ya, 
unu emetu-kwa-la ya aka, ka unu we 



JENESIS 



3.4 



ghara inwu anwu. 4 Agwc? we si nwayi^ 
digh pnwu unu naghagh inwu: 

5 n'ihi na Chineke mara na n'ubpchi 
unu geri nkpuru sitere na ya,,in^e ahu 
ka agemeghe anya-unu, unu ewe di ka 
Chineke, nama ezi ihe na ihe qjq. 

6 Nwayi we hu na osisi ahu di nma 
ihe-oriri, na 9 bu kwa ihe nagu anya 
agu ile, na ihe anachpsi ike ka osisi ahu 
bu kwa ime ka madu nwe uche, 9 were 
ufpdu nime nkpuru-ya, rie; 9 nye kwa 
di-ya> tiyere onwe-ya, 9 we rie. 7 Ewe 
meghe anya ha abua, ha we mara na 
ndi fea 910 ka ha bu; ha we duk9ta 
akwukw9 osisi fig, mere onwe-ha ihe- 
9kike. 8 Ha we nu olu Jehova, bu 
Chineke, ka nejeghari n'ubi ahu 
a^ara ogige m^e ifufe nefe n'ub9chi: 
madu ahu na nwunye-ya we zopu 
onwe-ha n'iru Jehova, bu Chineke, 
n'etiti osisi nke ubi ahu afeara ogige. 
9 Jehova, bii Chineke, we kp9 madu 
ahu oku, si ya, C)le ebe i n9? 10 Q 
we si, Anurum olu-Gi n'ubi a a^ara 
ogige, m'wc tua egwu, n'ihi na onye 
fea 9t9 ka m'bu; m'we 20 onwem. 
1 1 Q we si, Onye gosiri gi na onye fea 
919 ka i bu? 1 riwo nkpuru sitere n'osisi 
ahu, nke M'nyere gi iwu bayere ya, ka i 
ghara iri nkpuru sitere na ya? 12 Madu 
ahu we si, Nwayi ahu nke I nyerem ka 
mu na ya biri, ya onwe-ya nyerem 
nkpuru sitere n'osisi ahu, m'we rie. 
13 Jehova, bii Chineke, we si nwayi ahu, 
Gini bu nka i meworo? Nwayi we si, 
Agw9 ahu rafurum, m'we rie. 14 Je- 
hova, bu Chineke, we si agw9 ahu, 
N'ihi na i mewo nka, ihe anabu 9nu ka 
i bu kari anu-ulo nile, na kari anu 9hia 
nile 9 buia; af9-gi ka i geji je ije, 9 bu 
kwa aja ka i ganeri ub9chi nile nke ndu- 
gi: 15 iro ka M'getiye kwa n'etiti gi 
na nwayi ahu, na n'etiti nkpuru-gi na 
nkpuru-ya: nkpuru ahu gechifia gi n'isi, 
gi onwe-gi gechifia kwa ya n'ikiri-ukwu. 
16 Nwayi ahu ka siri, M'geme ka ihe- 
n^u-gi na itu-ime-gi ba uba nke-uku; 
n'ihe-nfeu ka i gamu umu; n'ebe di-gi 
n9 ka 9chich9-gi gadi, ya onwe-ya gachi 
kwa gi. 17 Adam ka Q si-kwa-ra, N'ihi 
na i gewo nti n'olu nwunye-gi, i we rie 
nkpuru sitere n'osisi ahu, nke M'nyere gi 
iwu bayere ya, si, Gi erila nkpuru sitere 
na ya: ihe anabu 9nu ka ala bu n'ihi 
gi; n'ihe-n^u lea i geri ihe sitere na ya 



ub9chi nile nke ndu-gi; 18 9 bu kwa 
ogwu na uke ka o gepuru gi; i geri kwa 
ihe-9kukii nke ubi; 19 n'9sus9 iru-gi 
ka i geri nri, rue m^e i gaUta n'ala; 
n'ihi na esiri na ya weputa gi; n'ihi na 
aja ka i bu, 9 bu kwa ajd ka i galata. 
20 Madu ahu we kp9 aha nwunye-ya 
Iv; n'ihi na nwayi ahu bu nne madu nile 
nwere ndu, 21 Jehova, bii Chineke, 
we were akpukp9 anu mere Adam, 
me-kwa-ra nwunye-ya, uwe-ime, we 
yibe ha. 

22 Jehova, bii Chineke, we si. Le, 
madu ahu agh9wo ihe di ka otii onye 
nime ayi, n'ima ezi ihe na ihe 9J9; ma 
u^u a, ka 9 we ghara iseti aka-ya, were 
nkpuru sitere n*osisi ahu nke ndu, riq, 
di ndu rue mfee ebigh-ebi: 23 Jehova, 
bu Chineke, we zipu ya n'ubi Iden 
a^ara ogige, ilu 9IU ala ahu nke esiri na 
ya weputa ya. 24 p we chupu madu 
ahu, me ka Cherubim n9du n'akuku 
Iru-anyanwu nke ubi Iden a^ara ogige, 
ha na ire-9ku nke mma-agha nfce 
nechighari onwe-ya, idebe uz9 osisi 
ahu nke ndu. 



THE HOLY BIBLE IN IGBO 
Union Version 

BFBS-1982-105M-53 



7